Abụ Ọma 119:165 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 165 Udo na-adịrị ndị ji iwu gị kpọrọ ihe.*+ E nweghị ihe ga-eme ka ha daa.