Job 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndụ m na-agbada n’ike n’ike.*+ Ọ na-agwụ ngwa ngwa, enweghịkwa m olileanya.+ Job 9:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ndụ m na-efezi ọsọ karịa onye na-agba ọsọ.+ O ji ọsọ na-agafe, ma e nweghị ihe ọma m na-ahụ. Aịzaya 38:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M sịrị: “M ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá ili* Mgbe m na-emebeghị agadi. A ga-anapụ m afọ ndị ọzọ m kwesịrị ịdịkwu ndụ.”
10 M sịrị: “M ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá ili* Mgbe m na-emebeghị agadi. A ga-anapụ m afọ ndị ọzọ m kwesịrị ịdịkwu ndụ.”