Abụ Ọma 49:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 E nweghị onye ọ bụla n’ime ha nwere ike ịgbapụta nwanne yaMa ọ bụ nye Chineke ihe a ga-eji gbapụta ya.+ Abụ Ọma 49:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ha enweghị ike ịgbapụta nwanne ha ka o wee dịrị ndụ ruo mgbe ebighị ebi ma ghara ịbanye n’olulu.*+ Abụ Ọma 143:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, biko, za m ngwa ngwa.+ Ike agwụchaala m.+ Ezorola m ihu gị+Ka m ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.*+
7 E nweghị onye ọ bụla n’ime ha nwere ike ịgbapụta nwanne yaMa ọ bụ nye Chineke ihe a ga-eji gbapụta ya.+
7 Jehova, biko, za m ngwa ngwa.+ Ike agwụchaala m.+ Ezorola m ihu gị+Ka m ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.*+