Jenesis 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na ọ bụ ebe i si.+ N’ihi na ị bụ ájá, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+ Job 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Onye ukwu na onye nta bụ otu n’ebe ahụ,+Ohu na-enwerekwa onwe ya n’aka nna ya ukwu.
19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na ọ bụ ebe i si.+ N’ihi na ị bụ ájá, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+