Jeremaya 6:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ndị m, yirinụ ákwà iru uju.+ Tụrụọkwanụ onwe unu ná ntụ. Ruonụ ụdị uju a na-eru ma nwa a mụrụ naanị ya nwụọ. Na-etikwanụ mkpu ka ndị obi gbawara,+N’ihi na e nwere onye ga-abịa na mberede bibie anyị.+
26 Ndị m, yirinụ ákwà iru uju.+ Tụrụọkwanụ onwe unu ná ntụ. Ruonụ ụdị uju a na-eru ma nwa a mụrụ naanị ya nwụọ. Na-etikwanụ mkpu ka ndị obi gbawara,+N’ihi na e nwere onye ga-abịa na mberede bibie anyị.+