Abụ Ọma 73:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na m malitere imere ndị ajọ omume, bụ́ ndị onwe ha na-ebu isi,* anyaụfụMgbe m hụrụ na ihe na-agaziri ha.+ Abụ Ọma 73:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha anaghị enwe nsogbu otú ndị ọzọ na-enwe,+Ha anaghịkwa ata ahụhụ otú ndị ọzọ na-ata.+
3 N’ihi na m malitere imere ndị ajọ omume, bụ́ ndị onwe ha na-ebu isi,* anyaụfụMgbe m hụrụ na ihe na-agaziri ha.+