Ọpụpụ 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ma Fero sịrị: “Ònye bụ Jehova,+ nke mere m ga-eji rubere ya isi wee hapụ ndị Izrel ka ha gawa?+ Amaghị m onye Jehova bụ, agaghịkwa m ahapụ ndị Izrel.”+ Abụ Ọma 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta. Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+ Hosia 13:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha rijuru afọ n’ihi na ha nwejuru nri enweju.+ Ha rijuru afọ wee dị mpako.* Ọ bụ ya mere ha ji chefuo m.+
2 Ma Fero sịrị: “Ònye bụ Jehova,+ nke mere m ga-eji rubere ya isi wee hapụ ndị Izrel ka ha gawa?+ Amaghị m onye Jehova bụ, agaghịkwa m ahapụ ndị Izrel.”+
4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta. Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+
6 Ha rijuru afọ n’ihi na ha nwejuru nri enweju.+ Ha rijuru afọ wee dị mpako.* Ọ bụ ya mere ha ji chefuo m.+