Ilu 13:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ìhè ndị ezi omume na-enwusi ike,*+Ma a ga-emenyụ ọkụ* ndị ajọ omume.+ Ilu 20:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Onye ọ bụla nke na-akpọ nne ya na nna ya iyi,Ọkụ* ya ga-anyụ ma ọchịchịrị gbaa.+ Ilu 24:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi na ihe agaghị adịrị onye ọ bụla na-eme ihe ọjọọ mma n’ọdịnihu.+ A ga-emenyụ ọkụ* ndị ajọ omume.+
20 N’ihi na ihe agaghị adịrị onye ọ bụla na-eme ihe ọjọọ mma n’ọdịnihu.+ A ga-emenyụ ọkụ* ndị ajọ omume.+