13 Ònye tụrụ mmụọ Jehova ka ọ mata otú ọ hà?
Ònyekwa ga-adụli Chineke ọdụ, kụziekwara ya ihe?+
14 Ònye ka ọ gakwuuru ka ọ ghọta ihe?
Ònye na-akụziri ya otú e si ekpe ikpe ziri ezi?
Ònye na-akụziri ya ihe?
Ònye na-agwa ya otú e si aghọta ihe nke ọma?+