Ndị Rom 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, otú ahụ mmehie si n’aka otu mmadụ bata n’ụwa, ọnwụ esikwa ná mmehie bata,+ ọnwụ wee gbasaa ruo mmadụ niile n’ihi na ha niile mehiere+—.
12 N’ihi ya, otú ahụ mmehie si n’aka otu mmadụ bata n’ụwa, ọnwụ esikwa ná mmehie bata,+ ọnwụ wee gbasaa ruo mmadụ niile n’ihi na ha niile mehiere+—.