Job 16:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Anụbuola m ọtụtụ ihe yiri ihe ndị a. Kama unu ga-akasi m obi, unu na-akpatakwuru m nsogbu.+ 3 Okwu na-enweghị isi ọ̀ na-agwụkwa agwụ? Gịnị mere i ji ekwu okwu otú a?
2 “Anụbuola m ọtụtụ ihe yiri ihe ndị a. Kama unu ga-akasi m obi, unu na-akpatakwuru m nsogbu.+ 3 Okwu na-enweghị isi ọ̀ na-agwụkwa agwụ? Gịnị mere i ji ekwu okwu otú a?