-
Job 31:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ọ bụrụ na ọ bụ naanị m na-eri nri m,
Ọ bụrụ na anaghị m enyetụ ụmụ na-enweghị nne na nna,+
-
Job 31:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Ka aka m si n’ubu m kwokapụ,
Ka aka m gbajiekwa n’ikpere aka m.
-
-
-