Job 4:18, 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Lee, ọ tụkwasịghị ndị ohu ya obi,Ọ na-atakwa ndị mmụọ ozi ya* ụta,19 Ma ya fọdụzie ndị mmadụ e ji ájá kpụọ,Ndị bụ́kwa naanị ájá,*+Ndị a na-azọpịa ọsọ ọsọ ka egu.*
18 Lee, ọ tụkwasịghị ndị ohu ya obi,Ọ na-atakwa ndị mmụọ ozi ya* ụta,19 Ma ya fọdụzie ndị mmadụ e ji ájá kpụọ,Ndị bụ́kwa naanị ájá,*+Ndị a na-azọpịa ọsọ ọsọ ka egu.*