Job 8:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma ọ bụrụ na ị tụkwasị Chineke obi,+Rịọkwa Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ka o meere gị amara, 6 Ọ bụrụkwa eziokwu na ị na-eme ezi omume ma na-akwụwa aka ọtọ,+Ọ ga-elebara gị anyaMa mee ka ihe dịrị gị ná mma otú ọ dịbuuru gị.
5 Ma ọ bụrụ na ị tụkwasị Chineke obi,+Rịọkwa Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ka o meere gị amara, 6 Ọ bụrụkwa eziokwu na ị na-eme ezi omume ma na-akwụwa aka ọtọ,+Ọ ga-elebara gị anyaMa mee ka ihe dịrị gị ná mma otú ọ dịbuuru gị.