Habakọk 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova, olee mgbe m ga-etiru mkpu ka i nyere m aka, gị anụ?+ Olee mgbe m ga-arịọru gị ka ị napụta m n’aka ndị tigbuo zọgbuo, gị anapụta m?*+
2 Jehova, olee mgbe m ga-etiru mkpu ka i nyere m aka, gị anụ?+ Olee mgbe m ga-arịọru gị ka ị napụta m n’aka ndị tigbuo zọgbuo, gị anapụta m?*+