Diuterọnọmi 24:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Ekpela ikpe na-ezighị ezi mgbe ị na-ekpe ikpe onye mbịarambịa ma ọ bụ ikpe nwa na-enweghị nna.*+ Achịrịkwala uwe nwaanyị di ya nwụrụ ka ọ bụrụ ihe ibé maka ego i binyere ya.+
17 “Ekpela ikpe na-ezighị ezi mgbe ị na-ekpe ikpe onye mbịarambịa ma ọ bụ ikpe nwa na-enweghị nna.*+ Achịrịkwala uwe nwaanyị di ya nwụrụ ka ọ bụrụ ihe ibé maka ego i binyere ya.+