Abụ Ọma 109:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na o chetaghị imere ndị ọzọ ihe ọma,+Kama ọ nọ na-achụ ogbenye a na-emegbu emegbu,+ nke obi gbawara,Ka o gbuo ya.+ Ilu 22:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Onye na-erigbu ogbenye ka o wee bakwuo ọgaranya+Nakwa onye na-enye ọgaranya onyinyeGa-ada ogbenye. Aịzaya 10:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị na-eti iwu ndị na-enye ndị ọzọ nsogbuNakwa ndị na-ede iwu ha ji emegbu ndị ọzọ ga-ata ahụhụ.+ 2 Ha na-eme ihe ndị a iji mee ka ndị ogbenye ghara inweta ihe ruuru ha,Na iji kpee ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha so ná ndị m ikpe mkpegbu,+Nakwa iji weghara ihe ụmụ nwaanyị isi mkpe,Bukọrọkwa ihe ụmụ na-enweghị nna.*+ Jems 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị ọrụ ndị weere unu ihe ubi na-ebe ákwá maka na unu akwụbeghị ha ụgwọ. Jehova* nke ụsụụ ndị agha anụkwala ákwá ha na-ebe ka e nyere ha aka.+
16 N’ihi na o chetaghị imere ndị ọzọ ihe ọma,+Kama ọ nọ na-achụ ogbenye a na-emegbu emegbu,+ nke obi gbawara,Ka o gbuo ya.+
16 Onye na-erigbu ogbenye ka o wee bakwuo ọgaranya+Nakwa onye na-enye ọgaranya onyinyeGa-ada ogbenye.
10 Ndị na-eti iwu ndị na-enye ndị ọzọ nsogbuNakwa ndị na-ede iwu ha ji emegbu ndị ọzọ ga-ata ahụhụ.+ 2 Ha na-eme ihe ndị a iji mee ka ndị ogbenye ghara inweta ihe ruuru ha,Na iji kpee ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha so ná ndị m ikpe mkpegbu,+Nakwa iji weghara ihe ụmụ nwaanyị isi mkpe,Bukọrọkwa ihe ụmụ na-enweghị nna.*+
4 Ndị ọrụ ndị weere unu ihe ubi na-ebe ákwá maka na unu akwụbeghị ha ụgwọ. Jehova* nke ụsụụ ndị agha anụkwala ákwá ha na-ebe ka e nyere ha aka.+