-
Aịzaya 32:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 N’ihi na ndị bi n’ụlọ elu a rụsiri ike agbapụchaala.
Ndị mmadụ agbapụchaala n’obodo a na-eme mkpọtụ.+
Ofel+ na ụlọ nche tọgbọzi nkịtị.
Ha bụzi ebe jakị ọhịa na-enwe aṅụrị
Na ebe ìgwè ewu na atụrụ na-ata ahịhịa.+ Ha ga-adịgidekwa otú ahụ
-