Jọn 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ihe a ga-eji kpee ụmụ mmadụ ikpe bụ na ìhè ahụ abịala n’ụwa,+ ma ha hụrụ ọchịchịrị n’anya kama ịhụ ìhè ahụ n’anya n’ihi na ọrụ ha dị njọ.
19 Ihe a ga-eji kpee ụmụ mmadụ ikpe bụ na ìhè ahụ abịala n’ụwa,+ ma ha hụrụ ọchịchịrị n’anya kama ịhụ ìhè ahụ n’anya n’ihi na ọrụ ha dị njọ.