Abụ Ọma 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta. Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+ Abụ Ọma 10:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ na-ezo n’ebe dị nso n’obodo chechie ndị mmadụ. Ọ na-esi n’ebe o zoro pụta gbuo onye aka ya dị ọcha.+ ע [Ayin] Ọ na-achagharị anya, na-achọ onye ga-adaba n’aka ya.+
4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta. Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+
8 Ọ na-ezo n’ebe dị nso n’obodo chechie ndị mmadụ. Ọ na-esi n’ebe o zoro pụta gbuo onye aka ya dị ọcha.+ ע [Ayin] Ọ na-achagharị anya, na-achọ onye ga-adaba n’aka ya.+