-
Diuterọnọmi 8:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 ala nri na-agaghị akọ ụkọ na ya, nke a na-enweghịkwa ihe ga-akọ unu na ya, ala nke ígwè juru na nkume ndị dị na ya. Unu ga-egwutekwa ọla kọpa n’ugwu ndị dị na ya.
-