1 Ndị Kọrịnt 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi na amamihe ụwa a bụ ihe nzuzu n’anya Chineke, maka na e dere, sị: “Ọ na-eme ka ọnyà ndị ma ihe siri ma ha.”+
19 N’ihi na amamihe ụwa a bụ ihe nzuzu n’anya Chineke, maka na e dere, sị: “Ọ na-eme ka ọnyà ndị ma ihe siri ma ha.”+