Job 24:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Onye na-akwa iko na-eche ka mgbede ruo,+ Na-asị, ‘E nweghị onye ga-ahụ m.’+ Ọ na-ekpuchikwa ihu ya. 1 Ndị Tesalonaịka 5:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na ndị na-ehi ụra na-ehi ya n’abalị, ndị na-aṅụbigakwa mmanya ókè na-aṅụbiga ya ókè n’abalị.+
15 Onye na-akwa iko na-eche ka mgbede ruo,+ Na-asị, ‘E nweghị onye ga-ahụ m.’+ Ọ na-ekpuchikwa ihu ya.
7 N’ihi na ndị na-ehi ụra na-ehi ya n’abalị, ndị na-aṅụbigakwa mmanya ókè na-aṅụbiga ya ókè n’abalị.+