Abụ Ọma 89:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Cheta na mmadụ anaghị adịte ndụ aka.+ Ọ̀ bụ n’efu ka i kere mmadụ niile? Ekliziastis 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma mgbe m chebaara ọrụ niile m rụrụ echiche, chebakwara ọrụ niile m gbalịsiri ike rụọ echiche,+ m hụrụ na ihe niile bụ ihe efu, na ha bụ ịchụ ifufe.+ E nweghị ihe ọ bụla bara ezigbo uru n’ụwa.*+
11 Ma mgbe m chebaara ọrụ niile m rụrụ echiche, chebakwara ọrụ niile m gbalịsiri ike rụọ echiche,+ m hụrụ na ihe niile bụ ihe efu, na ha bụ ịchụ ifufe.+ E nweghị ihe ọ bụla bara ezigbo uru n’ụwa.*+