Ilu 12:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Onye na-ekwu eziokwu ga-anọru mgbe ebighị ebi,+Ma onye na-agha ụgha ga-anọ naanị obere oge.+ Ilu 19:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A ga-atarịrị onye akaebe nke na-anaghị ekwu eziokwu ahụhụ,Onye ụgha juru ọnụ ga-alakwa n’iyi.+