Abụ Ọma 56:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị iro m ga-agbaghachi azụ n’ụbọchị m ga-akpọ gị ka i nyere m aka.+ Obi siri m ike na Chineke nọnyeere m.+
9 Ndị iro m ga-agbaghachi azụ n’ụbọchị m ga-akpọ gị ka i nyere m aka.+ Obi siri m ike na Chineke nọnyeere m.+