1 Samuel 23:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị Zif mechara gaa Gibia, na nke Sọl,+ sị ya: “Ị̀ makwa na ebe Devid zoro dị anyị nso?+ Ọ bụ n’ebe siri ike mbanye na Horesh,+ n’ugwu Hakaịla,+ nke dị n’ebe ndịda* Jeshaịmọn.*+ 1 Samuel 26:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ka oge na-aga, ndị Zif+ chọọrọ Sọl gaa Gibia,+ sị ya: “Ị̀ makwa na Devid zoro n’ugwu Hakaịla nke chere Jeshaịmọn* ihu?”+
19 Ndị Zif mechara gaa Gibia, na nke Sọl,+ sị ya: “Ị̀ makwa na ebe Devid zoro dị anyị nso?+ Ọ bụ n’ebe siri ike mbanye na Horesh,+ n’ugwu Hakaịla,+ nke dị n’ebe ndịda* Jeshaịmọn.*+
26 Ka oge na-aga, ndị Zif+ chọọrọ Sọl gaa Gibia,+ sị ya: “Ị̀ makwa na Devid zoro n’ugwu Hakaịla nke chere Jeshaịmọn* ihu?”+