Abụ Ọma 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova Chineke m, biko, lee m anya za m. Mee ka anya m hụ ụzọ, ka m wee ghara ịnwụ,* Abụ Ọma 65:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Gị Onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka ụdị mmadụ* niile ga-abịakwute.+
3 Jehova Chineke m, biko, lee m anya za m. Mee ka anya m hụ ụzọ, ka m wee ghara ịnwụ,* Abụ Ọma 65:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Gị Onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka ụdị mmadụ* niile ga-abịakwute.+