Abụ Ọma 22:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị iro gbara m gburugburu ka nkịta.+ Ha na-agba m gburugburu ka ìgwè ndị na-eme ihe ọjọọ.+ Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ ka ọdụm.+ Abụ Ọma 59:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Lee, ha ezoola na-eche m.*+ Jehova, ndị dị ike na-alụso m ọgụ,Ma ọ bụghị maka na m nupụrụ isi ma ọ bụ maka na m mehiere.+
16 Ndị iro gbara m gburugburu ka nkịta.+ Ha na-agba m gburugburu ka ìgwè ndị na-eme ihe ọjọọ.+ Ha na-ata m arụ n’aka nakwa n’ụkwụ ka ọdụm.+
3 Lee, ha ezoola na-eche m.*+ Jehova, ndị dị ike na-alụso m ọgụ,Ma ọ bụghị maka na m nupụrụ isi ma ọ bụ maka na m mehiere.+