Abụ Ọma 50:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Na-ekele Chineke. Ọ bụ ya bụ àjà ị ga-achụrụ ya,+Mezuokwa nkwa i kwere Onye Kacha Elu.+ Ndị Hibru 13:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ka anyị si n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, okwu ọnụ+ anyị nke na-akọsa aha Chineke n’ihu ọha.+
15 Ka anyị si n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, okwu ọnụ+ anyị nke na-akọsa aha Chineke n’ihu ọha.+