Abụ Ọma 7:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-eto Jehova maka na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi.+ M ga-abụ abụ iji too aha Jehova+ Onye Kacha Elu.+ Abụ Ọma 52:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M ga-eto gị ruo mgbe ebighị ebi maka na i meela ihe.+ M ga-anọ n’ihu ndị na-erubere gị isiGosi na m tụkwasịrị obi n’aha gị+ maka na ọ dị mma.
17 M ga-eto Jehova maka na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi.+ M ga-abụ abụ iji too aha Jehova+ Onye Kacha Elu.+
9 M ga-eto gị ruo mgbe ebighị ebi maka na i meela ihe.+ M ga-anọ n’ihu ndị na-erubere gị isiGosi na m tụkwasịrị obi n’aha gị+ maka na ọ dị mma.