Abụ Ọma 37:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, na-esokwa ụzọ ya,Ọ ga-emekwara gị amara, mee ka i nweta ụwa. Mgbe a ga-ebibi ndị ajọ omume,+ ị ga-ahụ ya.+ Abụ Ọma 59:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Chineke, onye hụrụ m n’anya, ga-agbatara m ọsọ enyemaka.+ Chineke ga-eme ka m na-ele ndị iro m anya na-achị ha ọchị mgbe a na-emeri ha.+
34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, na-esokwa ụzọ ya,Ọ ga-emekwara gị amara, mee ka i nweta ụwa. Mgbe a ga-ebibi ndị ajọ omume,+ ị ga-ahụ ya.+
10 Chineke, onye hụrụ m n’anya, ga-agbatara m ọsọ enyemaka.+ Chineke ga-eme ka m na-ele ndị iro m anya na-achị ha ọchị mgbe a na-emeri ha.+