Diuterọnọmi 25:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu mere ka unu zuoro ndị iro unu niile gbara unu gburugburu ike n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu,+ unu ga-ekpochapụ ndị Amalek ka a ghara ịnụkwa aha ha n’ụwa.*+ Unu echefula.
19 Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu mere ka unu zuoro ndị iro unu niile gbara unu gburugburu ike n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ọ bụrụ nke unu,+ unu ga-ekpochapụ ndị Amalek ka a ghara ịnụkwa aha ha n’ụwa.*+ Unu echefula.