Aịzaya 38:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M na-ebe ákwá otú elekentịọba ma ọ bụ nza* si ebe ubé.+ M na-ebe ákwá otú nduru si ebe ubé.+ Elekatala m anya n’elu, ike agwụ m,+ mụ asị: ‘Jehova, anọ m n’ezigbo nsogbu. Biko, nyere m aka.’+
14 M na-ebe ákwá otú elekentịọba ma ọ bụ nza* si ebe ubé.+ M na-ebe ákwá otú nduru si ebe ubé.+ Elekatala m anya n’elu, ike agwụ m,+ mụ asị: ‘Jehova, anọ m n’ezigbo nsogbu. Biko, nyere m aka.’+