Abụ Ọma 18:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọnwụ kere m ụdọ gburugburu.+ Ndị na-abaghị uru, bụ́ ndị yiri nnukwu idei mmiri, menyere m ụjọ.+ Abụ Ọma 116:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọnwụ kere m ụdọ gburugburu. Ọ dị m ka à ga-asị na ili* jichiri m.+ Nsogbu zuru m ahụ́, m nọkwa na-eru naanị uju.+ Aịzaya 38:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M sịrị: “M ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá ili* Mgbe m na-emebeghị agadi. A ga-anapụ m afọ ndị ọzọ m kwesịrị ịdịkwu ndụ.”
3 Ọnwụ kere m ụdọ gburugburu. Ọ dị m ka à ga-asị na ili* jichiri m.+ Nsogbu zuru m ahụ́, m nọkwa na-eru naanị uju.+
10 M sịrị: “M ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá ili* Mgbe m na-emebeghị agadi. A ga-anapụ m afọ ndị ọzọ m kwesịrị ịdịkwu ndụ.”