14 Ozugbo ahụ, Devid gwara ndị niile na-ejere ya ozi ya na ha nọ na Jeruselem, sị: “Bịanụ ka anyị gbapụ,+ n’ihi na anyị agaghị agbanahụli Absalọm ma ọ bịakwute anyị. Meenụ ọsọ ọsọ, ka ọ ghara ịchụkwute anyị, gbuo anyị, jirikwa mma agha gbuo ndị obodo a.”+