1 Samuel 23:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Devid gara biri n’ala ịkpa Zif bụ́ ugwu ugwu,+ n’ebe siri ike mbanye. Sọl na-achọgharịkwa ya ụbọchị niile,+ ma Jehova enyefeghị ya n’aka ya.
14 Devid gara biri n’ala ịkpa Zif bụ́ ugwu ugwu,+ n’ebe siri ike mbanye. Sọl na-achọgharịkwa ya ụbọchị niile,+ ma Jehova enyefeghị ya n’aka ya.