2 Samuel 15:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 A bịara kọọrọ Devid, sị: “Ahitofel so ná ndị ha na Absalọm+ na-akpa nkata ọjọọ.”+ Devid asị: “Jehova, biko,+ mee ka e were ndụmọdụ Ahitofel ka nke onye nzuzu.”+ 2 Samuel 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Hushaị asị Absalọm: “Aro nke ugbu a Ahitofel tụrụ adịghị mma.”+
31 A bịara kọọrọ Devid, sị: “Ahitofel so ná ndị ha na Absalọm+ na-akpa nkata ọjọọ.”+ Devid asị: “Jehova, biko,+ mee ka e were ndụmọdụ Ahitofel ka nke onye nzuzu.”+