2 Samuel 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mgbe Absalọm chụrụ àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka a kpọọrọ ya Ahitofel+ onye Gaịlo, onye ndụmọdụ Devid,+ ka o si n’obodo ya bụ́ Gaịlo+ bịa. Nkata ọjọọ Absalọm kpara nọ na-agaziri ya, ndị na-akwado ya nọkwa na-adịkwu ọtụtụ.+ 2 Samuel 16:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’oge ahụ, ndụmọdụ Ahitofel na-adị ka à ga-asị na ọ bụ nke ezi Chineke. Otú ahụ ka ndụmọdụ Ahitofel+ niile na-adị ma Devid ma Absalọm.
12 Mgbe Absalọm chụrụ àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka a kpọọrọ ya Ahitofel+ onye Gaịlo, onye ndụmọdụ Devid,+ ka o si n’obodo ya bụ́ Gaịlo+ bịa. Nkata ọjọọ Absalọm kpara nọ na-agaziri ya, ndị na-akwado ya nọkwa na-adịkwu ọtụtụ.+
23 N’oge ahụ, ndụmọdụ Ahitofel na-adị ka à ga-asị na ọ bụ nke ezi Chineke. Otú ahụ ka ndụmọdụ Ahitofel+ niile na-adị ma Devid ma Absalọm.