2 Ihe E Mere 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ gwara ndị ikpe ahụ, sị: “Lezienụ anya n’ihe unu na-eme, n’ihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ Jehova. Ọ ga-anọnyekwara unu mgbe unu na-ekpe ikpe.+
6 Ọ gwara ndị ikpe ahụ, sị: “Lezienụ anya n’ihe unu na-eme, n’ihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ Jehova. Ọ ga-anọnyekwara unu mgbe unu na-ekpe ikpe.+