Abụ Ọma 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ikpe Jehova na-ekpe emeela ka a mara ya.+ Ihe onye ajọ omume na-eme emeela ka ọnyà ma ya.+ Higeyọn.* (Sila) Abụ Ọma 98:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi Jehova, n’ihi na ọ na-abịa* ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi,+Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+
16 Ikpe Jehova na-ekpe emeela ka a mara ya.+ Ihe onye ajọ omume na-eme emeela ka ọnyà ma ya.+ Higeyọn.* (Sila)
9 N’ihi Jehova, n’ihi na ọ na-abịa* ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-ekpe ụwa* ikpe ziri ezi,+Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+