Abụ Ọma 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova ga-abụrụ ndị a na-emegbu emegbu ebe ha ga-agbaba, aka aghara ịkpa ha,+Ebe ndị nọ ná nsogbu ga-agbaba.+ Abụ Ọma 62:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’eziokwu, ọ bụ ya bụ oké nkume m na onye na-azọpụta m, ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m.+ E nweghị ihe ga-eme ka m daa.*+
9 Jehova ga-abụrụ ndị a na-emegbu emegbu ebe ha ga-agbaba, aka aghara ịkpa ha,+Ebe ndị nọ ná nsogbu ga-agbaba.+
2 N’eziokwu, ọ bụ ya bụ oké nkume m na onye na-azọpụta m, ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m.+ E nweghị ihe ga-eme ka m daa.*+