Diuterọnọmi 1:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ma Jehova sịrị m, ‘Gwa ha, sị: “Unu agbagola ịlụ agha n’ihi na agaghị m anọnyere unu.+ Ọ bụrụ na unu agbagoo, ndị iro unu ga-emeri unu.”’ Diuterọnọmi 20:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu so unu na-aga. Ọ ga-alụso ndị iro unu agha, zọpụtakwa unu.’+ Joshụa 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, ndị Izrel agaghị emerili ndị iro ha. Ndị iro ha ga-achụwa ha. Ha ga-atụgharịkwa, gbaa ọsọ, n’ihi na ha bụzi ndị a ga-ebibi ebibi. Agaghị m anọnyere unu ọzọ ọ gwụla ma ùnu bibiri ndị e kwesịrị ibibi n’ime unu.+
42 Ma Jehova sịrị m, ‘Gwa ha, sị: “Unu agbagola ịlụ agha n’ihi na agaghị m anọnyere unu.+ Ọ bụrụ na unu agbagoo, ndị iro unu ga-emeri unu.”’
12 N’ihi ya, ndị Izrel agaghị emerili ndị iro ha. Ndị iro ha ga-achụwa ha. Ha ga-atụgharịkwa, gbaa ọsọ, n’ihi na ha bụzi ndị a ga-ebibi ebibi. Agaghị m anọnyere unu ọzọ ọ gwụla ma ùnu bibiri ndị e kwesịrị ibibi n’ime unu.+