Abụ Ọma 62:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ụmụ mmadụ bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ. E nweghị ihe ụmụ mmadụ bụ.+ A tụọ ha n’ihe e ji atụ̀ ihe, ha aharughị ka ume e kupụrụ ekupụ.+ Abụ Ọma 118:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ ka mma ịgbaba n’ime JehovaKama ịtụkwasị mmadụ obi.+ Abụ Ọma 146:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Unu atụkwasịla ndị isi* obi,Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye na-enweghị ike ịzọpụta mmadụ.+
9 Ụmụ mmadụ bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ. E nweghị ihe ụmụ mmadụ bụ.+ A tụọ ha n’ihe e ji atụ̀ ihe, ha aharughị ka ume e kupụrụ ekupụ.+
3 Unu atụkwasịla ndị isi* obi,Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye na-enweghị ike ịzọpụta mmadụ.+