Abụ Ọma 38:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị na-achọ igbu m* na-esiri m ọnyà. Ndị na-achọ imerụ m ahụ́ na-akpa otú ha ga-esi laa m n’iyi.+ Ihe ha na-ekwu malite n’ụtụtụ ruo n’abalị bụ aghụghọ ha ga-aghọ.
12 Ndị na-achọ igbu m* na-esiri m ọnyà. Ndị na-achọ imerụ m ahụ́ na-akpa otú ha ga-esi laa m n’iyi.+ Ihe ha na-ekwu malite n’ụtụtụ ruo n’abalị bụ aghụghọ ha ga-aghọ.