Abụ Ọma 71:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 M ga-eji obi ụtọ bụkuo gị abụ otuto,+N’ihi na ị zọrọ m ndụ.*+ Abụ Ọma 135:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Toonụ Jaa, n’ihi na Jehova dị mma.+ Bụọnụ abụ iji too aha ya, n’ihi na aha ya dị mma.