1 Samuel 17:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Devid kwukwara, sị: “Ọ bụ Jehova, onye napụtara m n’aka ọdụm nakwa n’aka anụ ọhịa bea, ga-anapụtakwa m n’aka onye Filistia a.”+ Sọl asị Devid: “Gawa, ka Jehova nọnyere gị.”
37 Devid kwukwara, sị: “Ọ bụ Jehova, onye napụtara m n’aka ọdụm nakwa n’aka anụ ọhịa bea, ga-anapụtakwa m n’aka onye Filistia a.”+ Sọl asị Devid: “Gawa, ka Jehova nọnyere gị.”