Abụ Ọma 56:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha na-aga zoo ka ha kpara m aka. Anya ha anaghị apụ apụ n’ebe m nọ,+Ha na-achọ otú ha ga-esi gbuo m.*+ Abụ Ọma 109:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi na onye ajọ omume na onye aghụghọ na-akatọ m. Ha na-ekwu okwu ụgha banyere m.+
6 Ha na-aga zoo ka ha kpara m aka. Anya ha anaghị apụ apụ n’ebe m nọ,+Ha na-achọ otú ha ga-esi gbuo m.*+