Abụ Ọma 89:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ị na-achị oké osimiri nke na-enugharị n’ike n’ike.+ Mgbe ebili mmiri ya na-amali elu, ị na-eme ka ọ dajụọ.+ Abụ Ọma 107:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ na-eme ka oké ifufe kwụsị ife. Ebili mmiri na-adajụ.+
9 Ị na-achị oké osimiri nke na-enugharị n’ike n’ike.+ Mgbe ebili mmiri ya na-amali elu, ị na-eme ka ọ dajụọ.+