Abụ Ọma 66:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Sịnụ Chineke: “Ọrụ gị niile na-eme nnọọ ka a na-atụ egwu gị!+ Ndị iro gị ga-ama jijiji n’ihu gị+Maka na ike gị dị ukwuu.
3 Sịnụ Chineke: “Ọrụ gị niile na-eme nnọọ ka a na-atụ egwu gị!+ Ndị iro gị ga-ama jijiji n’ihu gị+Maka na ike gị dị ukwuu.